Ọrụ Ndịozi 2:44, 45 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 44 Ndị niile ghọrọ ndị na-eso ụzọ Jizọs na-anọkọ, na-ekerịtakwa ihe niile ha nwere. 45 Ha na-erekwa ala na ihe ndị ha nwere+ ma na-ekere mmadụ niile ego ha retere, onye ọ bụla enweta ego ọ ga-eji gboo mkpa ya.+
44 Ndị niile ghọrọ ndị na-eso ụzọ Jizọs na-anọkọ, na-ekerịtakwa ihe niile ha nwere. 45 Ha na-erekwa ala na ihe ndị ha nwere+ ma na-ekere mmadụ niile ego ha retere, onye ọ bụla enweta ego ọ ga-eji gboo mkpa ya.+