Ọrụ Ndịozi 5:1, 2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Otu nwoke aha ya bụ Ananayas na Safaịra nwunye ya rekwara ala ha. 2 Ma, o zoro ụfọdụ ego ha retere, wee wetara ndịozi nke fọdụrụ. Nwunye ya makwa ihe a o mere.+
5 Otu nwoke aha ya bụ Ananayas na Safaịra nwunye ya rekwara ala ha. 2 Ma, o zoro ụfọdụ ego ha retere, wee wetara ndịozi nke fọdụrụ. Nwunye ya makwa ihe a o mere.+