Matiu 27:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Ìgwè mmadụ ahụ niile asị ya: “Ka ọbara ya dị n’isi anyị, dịkwa n’isi ụmụ anyị.”+ Ọrụ Ndịozi 3:14, 15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Unu gọnahụrụ onye nsọ na onye ezi omume. Unu kwukwara ka a hapụrụ unu otu nwoke, bụ́ ogbu mmadụ.+ 15 Ma, unu gburu Nnukwu Onye Ndú a họpụtara ka o nye ndị mmadụ ndụ.+ Ma Chineke kpọlitere ya n’ọnwụ, anyị jikwa anya anyị hụ ya.+
14 Unu gọnahụrụ onye nsọ na onye ezi omume. Unu kwukwara ka a hapụrụ unu otu nwoke, bụ́ ogbu mmadụ.+ 15 Ma, unu gburu Nnukwu Onye Ndú a họpụtara ka o nye ndị mmadụ ndụ.+ Ma Chineke kpọlitere ya n’ọnwụ, anyị jikwa anya anyị hụ ya.+