Jenesis 41:54 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 54 Afọ asaa ahụ a ga-enwe ụnwụ wee malite otú Josef kwuru.+ Ụnwụ ahụ dara n’ebe niile. Ma nri* dị n’Ijipt niile.+ Jenesis 42:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ụmụ Izrel* wee rute Ijipt, ha na ndị ọzọ bịara ịzụ ihe oriri, n’ihi na ụnwụ ahụ ruru Kenan.+
54 Afọ asaa ahụ a ga-enwe ụnwụ wee malite otú Josef kwuru.+ Ụnwụ ahụ dara n’ebe niile. Ma nri* dị n’Ijipt niile.+