Jenesis 49:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Otú a ka Jekọb si nyechaa ụmụ ya ndị nwoke ntụziaka. Ọ chịgoziri ụkwụ ya n’àkwà* ya, dinara ala ma kubie ume. O wee nwụọ otú nna nna ya hà nwụrụ.+
33 Otú a ka Jekọb si nyechaa ụmụ ya ndị nwoke ntụziaka. Ọ chịgoziri ụkwụ ya n’àkwà* ya, dinara ala ma kubie ume. O wee nwụọ otú nna nna ya hà nwụrụ.+