16 Ebreham gere Ifrọn ntị, Ebreham wee tụọ ọlaọcha ole ahụ Ifrọn kwuru n’ihu ụmụ Het ma nye ya Ifrọn. Ọ dị narị shekel* ọlaọcha anọ (400). E ji ihe ndị ahịa ji atụ̀ ihe tụọ ya.+
19 Mosis chịkwaara ọkpụkpụ Josef n’ihi na Josef mere ka ndị Izrel ṅụọrọ ya iyi. Josef sịrị: “O doro anya na Chineke ga-agbatara unu ọsọ enyemaka, chịrịkwanụ ọkpụkpụ m pụọ n’ebe a.”+
32 Na Shikem ka ndị Izrel liri ọkpụkpụ Josef+ ha chịịrị si n’Ijipt pụta. Ha liri ya n’ala Jekọb zụrụ ụmụ Hemọ,+ nna Shikem. Ọ zụrụ ya otu narị (100) mkpụrụ ego.+ Ọ bụkwa ụmụ Josef ketara ala ahụ.+