Abụ Ọma 41:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Onye mụ na ya dịdị ná mma, onye m tụkwasịrị obi,+Onye na-eri nri m, na-emegidezi m.*+ Abụ Ọma 55:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ọ bụghị onye iro na-akparị m.+ A sị na ọ bụ ya, m gaara edi ya. Ọ bụghị onye iro na-emegide m. A sị na ọ bụ ya, m gaara ezo ka ọ ghara ịhụ m. Jọn 13:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Anaghị m ekwu banyere unu niile. Ama m ndị m họọrọ. Kama ọ bụ ka ihe e dere n’Akwụkwọ Nsọ mezuo, nke sịrị:+ ‘Onye na-eri nri m na-emegidezi m.’*+
12 Ọ bụghị onye iro na-akparị m.+ A sị na ọ bụ ya, m gaara edi ya. Ọ bụghị onye iro na-emegide m. A sị na ọ bụ ya, m gaara ezo ka ọ ghara ịhụ m.
18 Anaghị m ekwu banyere unu niile. Ama m ndị m họọrọ. Kama ọ bụ ka ihe e dere n’Akwụkwọ Nsọ mezuo, nke sịrị:+ ‘Onye na-eri nri m na-emegidezi m.’*+