Ọpụpụ 2:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Mgbe ada Fero gara ịsa ahụ́ n’Osimiri Naịl, ụmụ nwaanyị na-ejere ya ozi nọ na-agagharị n’akụkụ Osimiri Naịl. Ọ hụrụ nkata ahụ dị n’etiti ahịhịa amị. O wee dunye ohu ya nwaanyị ozugbo ka ọ gaa bute ya.+ Ọpụpụ 2:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Mgbe nwa ahụ tolitetụrụ, ọ kpọgaara ya ada Fero, ya abụrụ nwa ya.+ Ada Fero gụrụ ya Mosis* ma sị: “Ọ bụ maka na m si na mmiri kupụta ya.”+
5 Mgbe ada Fero gara ịsa ahụ́ n’Osimiri Naịl, ụmụ nwaanyị na-ejere ya ozi nọ na-agagharị n’akụkụ Osimiri Naịl. Ọ hụrụ nkata ahụ dị n’etiti ahịhịa amị. O wee dunye ohu ya nwaanyị ozugbo ka ọ gaa bute ya.+
10 Mgbe nwa ahụ tolitetụrụ, ọ kpọgaara ya ada Fero, ya abụrụ nwa ya.+ Ada Fero gụrụ ya Mosis* ma sị: “Ọ bụ maka na m si na mmiri kupụta ya.”+