Ọpụpụ 12:41 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 41 Mgbe narị afọ anọ na iri atọ (430) ahụ gwụrụ, ndị Jehova niile ndị dị ọtụtụ* si n’Ijipt pụọ. Ọ bụ nnọọ n’ụbọchị a ka ha pụrụ.
41 Mgbe narị afọ anọ na iri atọ (430) ahụ gwụrụ, ndị Jehova niile ndị dị ọtụtụ* si n’Ijipt pụọ. Ọ bụ nnọọ n’ụbọchị a ka ha pụrụ.