Ọpụpụ 19:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Mosis wee gbagoro n’ugwu ahụ ka ọ gakwuru ezi Chineke. Jehova sikwa n’ugwu ahụ gwa ya,+ sị: “Ị ga-agwa ezinụlọ Jekọb, bụ́ ndị Izrel, sị, Diuterọnọmi 5:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Gịnwa gaa nso ka ị nụ ihe niile Jehova bụ́ Chineke anyị ga-ekwu. Ọ bụ gị ga-agwa anyị ihe niile Jehova bụ́ Chineke anyị ga-agwa gị. Anyị ga-egekwa ntị ma mee ha.’+
3 Mosis wee gbagoro n’ugwu ahụ ka ọ gakwuru ezi Chineke. Jehova sikwa n’ugwu ahụ gwa ya,+ sị: “Ị ga-agwa ezinụlọ Jekọb, bụ́ ndị Izrel, sị,
27 Gịnwa gaa nso ka ị nụ ihe niile Jehova bụ́ Chineke anyị ga-ekwu. Ọ bụ gị ga-agwa anyị ihe niile Jehova bụ́ Chineke anyị ga-agwa gị. Anyị ga-egekwa ntị ma mee ha.’+