12 M wee sị ha: “Ọ bụrụ na ọ dị unu mma, kwụọnụ m ụgwọ ọrụ m. Ọ bụrụkwanụ na ọ dịghị unu mma, hapụwanụ ya.” Ha wee kwụọ m ụgwọ ọrụ m,* mkpụrụ ego ọlaọcha iri atọ.+
14 Otu n’ime ndịozi ya iri na abụọ, onye aha ya bụ Judas Iskarịọt,+ gakwuuru ndị isi nchụàjà+15 wee sị ha: “Gịnị ka unu ga-enye m ka m rara ya nye n’aka unu?”+ Ha wee kwekọrịta inye ya mkpụrụ ego ọlaọcha iri atọ.+