-
Ọrụ Ndịozi 6:5, 6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
5 Ihe a ha kwuru masịrị ìgwè mmadụ ahụ niile, ha ahọrọ Stivin, bụ́ nwoke okwukwe ya siri ike na onye mmụọ nsọ na-achị. Ha họkwaara Filip,+ Prọkọrọs, Naịkenọ, Taịmọn, Pamenas, na Nikọleọs, onye Antiọk na-ekpebu okpukpe ndị Juu.* 6 Ha wee kpọtara ha ndịozi ahụ. Mgbe ndịozi ahụ kpechara ekpere, ha bikwasịrị ha aka n’isi.+
-