-
2 Ihe E Mere 6:32, 33Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
32 “Ọ bụrụkwa na onye mba ọzọ, onye na-abụghị onye Izrel, onye sikwa n’obodo dị anya bịa n’ihi aha gị dị ebube,+ n’ihi aka gị siri ike, nakwa n’ihi ike gị, abịa chee ihu n’ụlọ a kpee ekpere,+ 33 biko, nọrọ n’eluigwe ebe i bi nụ ekpere ya, meekwara ya ihe niile ọ na-arịọ gị, ka ndị niile nọ n’ụwa wee mara aha gị,+ na-atụkwa egwu gị otú ndị Izrel bụ́ ndị gị na-eme, ka ha wee marakwa na m rụrụ ụlọ a ka a nọrọ na-eto aha gị.
-