2 Ndị Kọrịnt 11:32, 33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Na Damaskọs, gọvanọ nke nọ n’okpuru eze Aritas dunyere ndị nche ka ha na-eche obodo ahụ nche iji jide m. 33 Ma, e ji nkata si na windo dị ná mgbidi butuo m,+ mụ esizie ebe ahụ gbalaga.
32 Na Damaskọs, gọvanọ nke nọ n’okpuru eze Aritas dunyere ndị nche ka ha na-eche obodo ahụ nche iji jide m. 33 Ma, e ji nkata si na windo dị ná mgbidi butuo m,+ mụ esizie ebe ahụ gbalaga.