Ọrụ Ndịozi 8:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Sọl kwadoro ogbugbu e gburu Stivin.+ Si n’ụbọchị ahụ gawa, a malitere ịkpagbu ọgbakọ dị na Jeruselem. E wezụga ndịozi, a chụsasịrị ndị niile na-eso ụzọ Jizọs, ha agbaga n’ógbè ndị dị na Judia na Sameria.+
8 Sọl kwadoro ogbugbu e gburu Stivin.+ Si n’ụbọchị ahụ gawa, a malitere ịkpagbu ọgbakọ dị na Jeruselem. E wezụga ndịozi, a chụsasịrị ndị niile na-eso ụzọ Jizọs, ha agbaga n’ógbè ndị dị na Judia na Sameria.+