Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọrụ Ndịozi 11:5-10
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 5 “Anọ m na Jọpa na-ekpe ekpere, mechaakwa hụ ọhụụ. Ahụrụ m ka e ji ihe dị ka nnukwu ibé ákwà linin aka n’isi anọ ya, si n’eluigwe na-ewedata ya n’ụwa, ya erutekwa nnọọ n’ebe ahụ m nọ.+ 6 Mgbe m lebara anya n’ime ya, ahụrụ m anụ ndị nwere ụkwụ anọ, anụ ọhịa, anụ ndị na-arị arị,* na nnụnụ. 7 Anụkwara m olu sịrị m: ‘Pita, bilie, gbuo otu n’ime anụ ndị a rie.’ 8 Ma m sịrị: ‘Onyenwe anyị, mbanụ, n’ihi na ihe rụrụ arụ ma ọ bụ ihe na-adịghị ọcha abatụbeghị m n’ọnụ.’ 9 Olu ahụ nke si n’eluigwe sịrị nke ugboro abụọ: ‘Kwụsị ịkpọ ihe Chineke mere ka ha dị ọcha ihe rụrụ arụ.’ 10 Ihe a mere ugboro atọ, e buruzie ihe niile ahụ bugoo eluigwe.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya