Luk 4:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Jizọs wee laghachi Galili,+ mmụọ nsọ na-edukwa ya. Ndị bi gburugburu ebe ahụ nọkwa na-ekwu okwu ọma banyere ya.
14 Jizọs wee laghachi Galili,+ mmụọ nsọ na-edukwa ya. Ndị bi gburugburu ebe ahụ nọkwa na-ekwu okwu ọma banyere ya.