Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Levitikọs 23:16
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 16 Unu ga-agụ ụbọchị iri ise+ gụruo n’ụbọchị na-esote Ụbọchị Izu Ike nke asaa, unu ewetaziere Jehova àjà ọka ọhụrụ.+

  • Diuterọnọmi 16:9-11
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 9 “Unu ga-agụ izu asaa. Unu ga-ebido ịgụ izu asaa ahụ n’oge mbụ unu ji mma e ji ewe ihe ubi gbute ọka bali n’ubi unu.+ 10 Unu ga-ejizi onyinye si unu n’obi, bụ́ ndị unu wetara, meere Jehova bụ́ Chineke unu Ememme Izu.+ Unu ga-eweta onyinye ndị ahụ otú Jehova bụ́ Chineke unu si agọzi unu.+ 11 Unu ga-aṅụrịkwa ọṅụ n’ihu Jehova bụ́ Chineke unu, unu na ụmụ unu ndị nwoke, ụmụ unu ndị nwaanyị, ohu unu ndị nwoke, ohu unu ndị nwaanyị, onye Livaị nke bi n’obodo unu, onye mbịarambịa, nwa na-enweghị nna,* nakwa nwaanyị di ya nwụrụ, bụ́ ndị bi n’obodo unu, n’ebe ahụ Jehova bụ́ Chineke unu ga-ahọrọ ka a nọrọ na-eto aha ya.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya