Jọn 15:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Chetanụ okwu m gwara unu: Ohu anaghị aka nna ya ukwu. Ọ bụrụ na ha kpagburu m, ha ga-akpagbukwa unu.+ Ọ bụrụ na ha mere ihe m kwuru, ha ga-emekwa ihe unu kwuru.
20 Chetanụ okwu m gwara unu: Ohu anaghị aka nna ya ukwu. Ọ bụrụ na ha kpagburu m, ha ga-akpagbukwa unu.+ Ọ bụrụ na ha mere ihe m kwuru, ha ga-emekwa ihe unu kwuru.