Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọrụ Ndịozi 10:45, 46
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 45 Ihe a juru ndị Juu na-eso ụzọ Jizọs* so Pita bịa anya, n’ihi na mmụọ nsọ, bụ́ onyinye Chineke na-enye, dakwasịkwara ndị mba ọzọ. 46 N’ihi na ha nụrụ ka ha na-ekwu okwu n’asụsụ dị iche iche, na-etokwa Chineke.+ Pita wee sị:

  • 1 Ndị Kọrịnt 12:8
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 8 Mmụọ nsọ na-enyere otu onye aka iji amamihe ekwu okwu, otu mmụọ nsọ a na-enyekwara onye ọzọ aka ikwu ihe ndị ọzọ na-amaghị.

  • 1 Ndị Kọrịnt 12:10
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 10 Ọ na-enyere onye ọzọ aka ịrụ ọrụ ebube,+ na-eme ka onye ọzọ na-ebu amụma, na-enyere onye ọzọ aka ịghọta ma ihe e kwuru ò si n’ike mmụọ nsọ ka ọ̀ bụ na o sighị,+ na-eme ka onye ọzọ na-asụ asụsụ dị iche iche,+ na-enyekwara onye ọzọ aka ịsụgharị asụsụ dị iche iche.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya