Ọrụ Ndịozi 6:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 N’ihi ya, okwu Chineke nọ na-agbasa,+ ndị na-eso ụzọ Jizọs nọkwa na-ehikwu nne n’ike n’ike+ na Jeruselem. Ọtụtụ ndị nchụàjà ghọkwara ndị na-eso ụzọ Jizọs.+ Ọrụ Ndịozi 19:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Okwu Jehova* wee si otú a na-agbasa ma na-akpa ike.+ Ndị Kọlọsi 1:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ozi ọma a unu nụrụ na-amị mkpụrụ, na-agbasakwa n’ụwa niile,+ otú ahụ ọ na-amị mkpụrụ n’ime unu malite n’ụbọchị unu nụrụ nke bụ́ eziokwu gbasara amara Chineke, matakwa ya nke ọma.
7 N’ihi ya, okwu Chineke nọ na-agbasa,+ ndị na-eso ụzọ Jizọs nọkwa na-ehikwu nne n’ike n’ike+ na Jeruselem. Ọtụtụ ndị nchụàjà ghọkwara ndị na-eso ụzọ Jizọs.+
6 Ozi ọma a unu nụrụ na-amị mkpụrụ, na-agbasakwa n’ụwa niile,+ otú ahụ ọ na-amị mkpụrụ n’ime unu malite n’ụbọchị unu nụrụ nke bụ́ eziokwu gbasara amara Chineke, matakwa ya nke ọma.