-
Mak 14:70Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
70 Ọ gọrọ agọ ọzọ. Mgbe obere oge gachara, ndị guzo n’akụkụ malitere ịgwa Pita ọzọ, sị: “O doro anya na ị bụ otu n’ime ha, n’ihi na n’eziokwu, ị bụ onye Galili.”
-
-
Ọrụ Ndịozi 1:11Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
11 wee sị ha: “Ndị Galili, gịnị mere unu ji guzoro na-ele anya na mbara igwe? Jizọs a, onye si ebe unu nọ gbagoo na mbara igwe, ga-esi otú a bịa, ya bụ, otú a unu hụrụ ya ka ọ na-abanye na mbara igwe.”
-