Matiu 10:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 N’ebe ọ bụla a na-enweghị onye nabatara unu ma ọ bụ onye gere unu ntị, unu pụwa n’ụlọ ahụ ma ọ bụ n’obodo ahụ, tichapụnụ ájá dị n’ụkwụ unu.+ Luk 9:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 N’obodo ọ bụla ndị mmadụ na-anabataghịkwa unu, mgbe unu si na ya na-apụ, tichapụnụ ájá dị n’ụkwụ unu ka ọ bụụrụ ha ihe àmà.”+
14 N’ebe ọ bụla a na-enweghị onye nabatara unu ma ọ bụ onye gere unu ntị, unu pụwa n’ụlọ ahụ ma ọ bụ n’obodo ahụ, tichapụnụ ájá dị n’ụkwụ unu.+
5 N’obodo ọ bụla ndị mmadụ na-anabataghịkwa unu, mgbe unu si na ya na-apụ, tichapụnụ ájá dị n’ụkwụ unu ka ọ bụụrụ ha ihe àmà.”+