Ọrụ Ndịozi 13:45 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 45 Mgbe ndị Juu hụrụ ìgwè mmadụ ahụ, ekworo juru ha obi, ha amalitekwa ịgbagha ihe Pọl na-ekwu, si otú ahụ kwuluo Chineke.+
45 Mgbe ndị Juu hụrụ ìgwè mmadụ ahụ, ekworo juru ha obi, ha amalitekwa ịgbagha ihe Pọl na-ekwu, si otú ahụ kwuluo Chineke.+