Matiu 10:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ha kpagbuwe unu n’otu obodo, gbaganụ n’obodo ọzọ,+ n’ihi na n’eziokwu, ana m asị unu, unu agaghị agazuli obodo ndị dị n’Izrel ruo mgbe Nwa nke mmadụ ga-abịarute.
23 Ha kpagbuwe unu n’otu obodo, gbaganụ n’obodo ọzọ,+ n’ihi na n’eziokwu, ana m asị unu, unu agaghị agazuli obodo ndị dị n’Izrel ruo mgbe Nwa nke mmadụ ga-abịarute.