Ọrụ Ndịozi 13:2, 3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ka ha nọ na-ejere Jehova* ozi ma na-ebu ọnụ, Chineke ji mmụọ nsọ ya sị: “Kpọpụtaranụ m Banabas na Sọl+ maka na e nwere ọrụ m kpọrọ ha ka ha rụọ.”+ 3 Mgbe ha buchara ọnụ, kpeekwa ekpere, ha bikwasịrị ha aka n’isi wee sị ha gaa nke ọma.
2 Ka ha nọ na-ejere Jehova* ozi ma na-ebu ọnụ, Chineke ji mmụọ nsọ ya sị: “Kpọpụtaranụ m Banabas na Sọl+ maka na e nwere ọrụ m kpọrọ ha ka ha rụọ.”+ 3 Mgbe ha buchara ọnụ, kpeekwa ekpere, ha bikwasịrị ha aka n’isi wee sị ha gaa nke ọma.