48 Ọ bụrụ na onye mbịarambịa bi n’ụlọ gị, ya achọọ imere Jehova Ememme Ngabiga, a ga-ebi ya na nwoke ọ bụla bi n’ụlọ ya úgwù. Ọ bụ mgbe ahụ ka ọ ga-eme ememme a, ọ ga-adịzi ka nwa afọ. Ma, e nweghị nwoke a na-ebighị úgwù ga-eri ya.+
2 Ma, mgbe Pita gbagotere Jeruselem, ndị chọrọ ka ndị mba ọzọ na-ebi úgwù+ malitere ịkatọ ya, 3 na-asị: “Ị banyere n’ụlọ ndị a na-ebighị úgwù, sorokwa ha rie ihe.”