Aịzaya 53:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 N’ihi ahụhụ niile ọ* tara, ọ ga-ahụ uru ihe o mere bara. Ọ ga-ejukwa ya afọ. Ohu m,+ bụ́ onye ezi omume, ga-eji ihe ọ maMee ka ọtụtụ ndị ghọọ ndị ezi omume.+ Ọ ga-eburukwa mmehie ha.+ Jọn 1:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 N’ihi na Chineke si n’aka Mosis nye Iwu,+ ma o si n’aka Jizọs Kraịst+ mee ka anyị nweta amara+ na eziokwu.
11 N’ihi ahụhụ niile ọ* tara, ọ ga-ahụ uru ihe o mere bara. Ọ ga-ejukwa ya afọ. Ohu m,+ bụ́ onye ezi omume, ga-eji ihe ọ maMee ka ọtụtụ ndị ghọọ ndị ezi omume.+ Ọ ga-eburukwa mmehie ha.+
17 N’ihi na Chineke si n’aka Mosis nye Iwu,+ ma o si n’aka Jizọs Kraịst+ mee ka anyị nweta amara+ na eziokwu.