Emọs 9:11, 12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 ‘N’oge ahụ, m ga-ebulite ụlọ ndò* Devid+ dara ada,Rụziekwa ebe* ndị a kwadara akwada. M ga-arụzi ebe ndị e bibiri ebibi na ya. M ga-arụghachi ha ka ha dịrị otú ha dị ọtụtụ afọ gara aga,+12 Ka ndị m weghara ihe fọdụrụ n’Ịdọm,+Wegharakwa mba niile na-aza aha m.’ Ọ bụ Jehova, onye na-eme ihe a, kwuru ya.
11 ‘N’oge ahụ, m ga-ebulite ụlọ ndò* Devid+ dara ada,Rụziekwa ebe* ndị a kwadara akwada. M ga-arụzi ebe ndị e bibiri ebibi na ya. M ga-arụghachi ha ka ha dịrị otú ha dị ọtụtụ afọ gara aga,+12 Ka ndị m weghara ihe fọdụrụ n’Ịdọm,+Wegharakwa mba niile na-aza aha m.’ Ọ bụ Jehova, onye na-eme ihe a, kwuru ya.