1 Ndị Tesalonaịka 1:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 1 Pọl, Silvenọs,*+ na Timoti+ na-edetara ọgbakọ ndị Tesalonaịka, ndị ha na Chineke Nna na Onyenwe anyị Jizọs Kraịst dị n’otu, akwụkwọ ozi: Ka Chineke meere unu amara, meekwa ka udo dịrị unu. 1 Pita 5:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ọ bụ Silvenọs,*+ nwanna e kwesịrị ịtụkwasị obi, nyeere m aka dee akwụkwọ ozi a dị nkenke. Edetaara m ya unu iji gbaa unu ume na iji mee ka unu mara ezigbote amara Chineke meere unu. Jirikwanụ amara a kpọrọ ihe.
1 Pọl, Silvenọs,*+ na Timoti+ na-edetara ọgbakọ ndị Tesalonaịka, ndị ha na Chineke Nna na Onyenwe anyị Jizọs Kraịst dị n’otu, akwụkwọ ozi: Ka Chineke meere unu amara, meekwa ka udo dịrị unu.
12 Ọ bụ Silvenọs,*+ nwanna e kwesịrị ịtụkwasị obi, nyeere m aka dee akwụkwọ ozi a dị nkenke. Edetaara m ya unu iji gbaa unu ume na iji mee ka unu mara ezigbote amara Chineke meere unu. Jirikwanụ amara a kpọrọ ihe.