Levitikọs 17:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 “‘Ọ bụrụ na onye Izrel ma ọ bụ onye mbịarambịa nke binyeere unu na-achụ nta wee nwụde anụ ọhịa ma ọ bụ nnụnụ a na-eri eri, ọ ga-egbu ya ma hapụ ya ka ọbara ya gbapụchaa.+ Ọ ga-ekpochikwa ọbara ya ájá.
13 “‘Ọ bụrụ na onye Izrel ma ọ bụ onye mbịarambịa nke binyeere unu na-achụ nta wee nwụde anụ ọhịa ma ọ bụ nnụnụ a na-eri eri, ọ ga-egbu ya ma hapụ ya ka ọbara ya gbapụchaa.+ Ọ ga-ekpochikwa ọbara ya ájá.