-
Ọrụ Ndịozi 19:24, 25Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
24 E nwere otu nwoke aha ya bụ Dimitriọs, onye na-eji ọlaọcha akpụ ihe. Ọ na-eji ọlaọcha akpụ ụlọ arụsị Atemis. Ihe a ọ na-akpụ na-eme ka ya na ndị omenkà ibe ya na-enweta ezigbo ego.+ 25 Nwoke a kpọkọtara ndị ibe ya nakwa ndị omenkà ndị ọzọ wee sị ha: “Ụmụnne m, unu ma nke ọma na ọ bụ ọrụ a na-enye anyị ego.
-