Matiu 10:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 A ga-akpụgakwa unu n’ihu ndị gọvanọ na ndị eze+ n’ihi m, ka unu si otú ahụ gbaara ha na ndị mba ọzọ àmà.+
18 A ga-akpụgakwa unu n’ihu ndị gọvanọ na ndị eze+ n’ihi m, ka unu si otú ahụ gbaara ha na ndị mba ọzọ àmà.+