Ọrụ Ndịozi 5:18-20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ha wee jide ndịozi ahụ ma kpọchie ha n’ụlọ mkpọrọ.+ 19 Ma n’abalị, mmụọ ozi Jehova* meghere ụzọ ụlọ mkpọrọ ahụ,+ kpọpụta ha ma sị: 20 “Gaanụ n’ụlọ nsọ, na-agwakwanụ ndị mmadụ gbasara ndụ a ga-adị n’ọdịnihu.” Ọrụ Ndịozi 12:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ma, mmụọ ozi Jehova* bịara guzoro ebe ahụ,+ ìhè nwukwara n’ime ụlọ mkpọrọ ahụ. Ọ kụtụrụ Pita aka n’akụkụ, kpọtee ya, sị: “Bilie ọsọ ọsọ!” Agbụ ígwè e kere ya n’aka wee dapụsịa.+
18 Ha wee jide ndịozi ahụ ma kpọchie ha n’ụlọ mkpọrọ.+ 19 Ma n’abalị, mmụọ ozi Jehova* meghere ụzọ ụlọ mkpọrọ ahụ,+ kpọpụta ha ma sị: 20 “Gaanụ n’ụlọ nsọ, na-agwakwanụ ndị mmadụ gbasara ndụ a ga-adị n’ọdịnihu.”
7 Ma, mmụọ ozi Jehova* bịara guzoro ebe ahụ,+ ìhè nwukwara n’ime ụlọ mkpọrọ ahụ. Ọ kụtụrụ Pita aka n’akụkụ, kpọtee ya, sị: “Bilie ọsọ ọsọ!” Agbụ ígwè e kere ya n’aka wee dapụsịa.+