18 Mgbe chi bọrọ, ndị agha ahụ amaghị ihe ha ga-eme eme maka na ha amaghị ihe mere Pita. 19 Herọd chọrọ Pita ebe niile, ma ọ hụghị ya. O wee gbaa ndị nche ahụ ajụjụ ma kwuo ka a kpụrụ ha gaa taa ha ahụhụ.+ Herọd wee si na Judia gaa Sizaria ma nọtụ ebe ahụ.