1 Ndị Kọrịnt 1:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ma anyị na-ekwusa gbasara Kraịst, onye e gburu n’elu osisi. Ihe a anyị na-ekwusa na-esiri ndị Juu ike ịnabata. Ndị mba ọzọ wekwaara ya ka ihe nzuzu.+
23 Ma anyị na-ekwusa gbasara Kraịst, onye e gburu n’elu osisi. Ihe a anyị na-ekwusa na-esiri ndị Juu ike ịnabata. Ndị mba ọzọ wekwaara ya ka ihe nzuzu.+