26 Ọ malitekwara ikwu okwu n’ụlọ nzukọ n’atụghị egwu. Mgbe Prisila na Akwịla+ nụrụ ihe ọ na-ekwu, ha kpọpụrụ ya iche kọwakwuoro ya eziokwu gbasara ụzọ Chineke.
19 Ọgbakọ ndị dị n’Eshia na-ekele unu. Akwịla na Priska nakwa ọgbakọ dị n’ụlọ ha+ ji obi ha niile na-ekele unu, unu ndị ha na ha na-eso ụzọ Onyenwe anyị.