Ọrụ Ndịozi 15:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 N’ihi ya, anyị na-ezite Judas na Saịlas, ka ha wee jiri ọnụ ha kọọkwa otu ihe a dị n’akwụkwọ ozi a.+ Ọrụ Ndịozi 17:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ụmụnna zipụrụ Pọl ozugbo ka ọ gawa n’akụkụ oké osimiri.+ Ma Saịlas na Timoti nọgidere ebe ahụ.
27 N’ihi ya, anyị na-ezite Judas na Saịlas, ka ha wee jiri ọnụ ha kọọkwa otu ihe a dị n’akwụkwọ ozi a.+