Ọrụ Ndịozi 20:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Ma, ihe mere m ji kpọọ unu bụ ka unu mara na ọbara onye ọ bụla a na-azọpụtaghị adịghị m n’isi,+