Jọn 1:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 (Jọn gbara àmà banyere ya. N’eziokwu, o tiri mkpu, sị: “Ọ bụ onye a ka m kwuru banyere ya, sị, ‘Onye na-abịa n’azụ m agafeela n’ihu m n’ihi na ọ dị adị tupu mụnwa.’”)+ Jọn 1:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Ọ bụ onye a ka m kwuru banyere ya, sị: ‘Otu nwoke na-abịa n’azụ m, onye gaferela n’ihu m n’ihi na ọ dị adị tupu mụnwa.’+
15 (Jọn gbara àmà banyere ya. N’eziokwu, o tiri mkpu, sị: “Ọ bụ onye a ka m kwuru banyere ya, sị, ‘Onye na-abịa n’azụ m agafeela n’ihu m n’ihi na ọ dị adị tupu mụnwa.’”)+
30 Ọ bụ onye a ka m kwuru banyere ya, sị: ‘Otu nwoke na-abịa n’azụ m, onye gaferela n’ihu m n’ihi na ọ dị adị tupu mụnwa.’+