Ọrụ Ndịozi 14:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ha wee nọtụkwuo izu ole na ole ebe ahụ, Jehova* enyekwa ha ike, ha ana-ekwu okwu ya n’atụghị egwu. O sikwa n’aka ha rụọ ọrụ ebube dị iche iche iji gosi na ozi ha na-ezi bụ ozi gbasara amara Chineke.+
3 Ha wee nọtụkwuo izu ole na ole ebe ahụ, Jehova* enyekwa ha ike, ha ana-ekwu okwu ya n’atụghị egwu. O sikwa n’aka ha rụọ ọrụ ebube dị iche iche iji gosi na ozi ha na-ezi bụ ozi gbasara amara Chineke.+