Ọrụ Ndịozi 19:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 E nwere otu nwoke aha ya bụ Dimitriọs, onye na-eji ọlaọcha akpụ ihe. Ọ na-eji ọlaọcha akpụ ụlọ arụsị Atemis. Ihe a ọ na-akpụ na-eme ka ya na ndị omenkà ibe ya na-enweta ezigbo ego.+
24 E nwere otu nwoke aha ya bụ Dimitriọs, onye na-eji ọlaọcha akpụ ihe. Ọ na-eji ọlaọcha akpụ ụlọ arụsị Atemis. Ihe a ọ na-akpụ na-eme ka ya na ndị omenkà ibe ya na-enweta ezigbo ego.+