Ọrụ Ndịozi 5:42 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 42 N’ụbọchị ọ bụla, ma n’ụlọ nsọ ma n’ụlọ n’ụlọ,+ ha na-akụzi ihe n’akwụsịghị akwụsị, na-ezisa ozi ọma gbasara Jizọs, onye bụ́ Kraịst.+
42 N’ụbọchị ọ bụla, ma n’ụlọ nsọ ma n’ụlọ n’ụlọ,+ ha na-akụzi ihe n’akwụsịghị akwụsị, na-ezisa ozi ọma gbasara Jizọs, onye bụ́ Kraịst.+