-
Ọrụ Ndịozi 19:9, 10Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
9 Ma ụfọdụ kpọchiri obi ha jụ ikwere ihe ọ na-akụzi. Ha nọkwa n’ihu ìgwè mmadụ gbakọrọnụ na-ekwu okwu ọjọọ banyere Ụzọ Onyenwe anyị.+ Pọl si ebe ha nọ pụọ,+ kpọọkwa ndị ọzọ na-eso ụzọ Jizọs, ha esoro ya pụọ. Ọ na-ekwukwa okwu kwa ụbọchị n’ụlọ ezumezu dị n’ụlọ akwụkwọ Tiranọs. 10 Ọ nọ na-ekwu okwu ebe ahụ ruo afọ abụọ, nke mere na ndị niile bi ná mpaghara Eshia nụrụ okwu Onyenwe anyị, ma ndị Juu ma ndị Grik.
-