Matiu 28:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Jizọs wee bịakwute ha, sị ha: “E nyela m ike niile n’eluigwe na n’elu ụwa.+ Jọn 3:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 Nna m hụrụ Ọkpara ya n’anya,+ o nyefeekwala ihe niile n’aka ya.+ Ọrụ Ndịozi 5:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Chineke buliri onye a elu ka ọ nọrọ n’aka nri ya.+ Ọ họpụtara ya ka ọ bụrụ Nnukwu Onye Ndú+ na Onye Nzọpụta.+ Chineke mere ihe a ka ndị Izrel chegharịa, ka a gbagharakwa ha mmehie ha.+
31 Chineke buliri onye a elu ka ọ nọrọ n’aka nri ya.+ Ọ họpụtara ya ka ọ bụrụ Nnukwu Onye Ndú+ na Onye Nzọpụta.+ Chineke mere ihe a ka ndị Izrel chegharịa, ka a gbagharakwa ha mmehie ha.+