3 N’ihi ya, ụmụnna anyị, họpụtanụ ụmụ nwoke asaa ndị nwere aha ọma,*+ ndị mmụọ nsọ na-achị, ndị makwa ihe,+ ka anyị gwa ha ka ha na-ahụ maka ọrụ a dị mkpa.+
5 Ihe a ha kwuru masịrị ìgwè mmadụ ahụ niile, ha ahọrọ Stivin, bụ́ nwoke okwukwe ya siri ike na onye mmụọ nsọ na-achị. Ha họkwaara Filip,+ Prọkọrọs, Naịkenọ, Taịmọn, Pamenas, na Nikọleọs, onye Antiọk na-ekpebu okpukpe ndị Juu.*