13 “‘Ọ bụrụ na onye Izrel ma ọ bụ onye mbịarambịa nke binyeere unu na-achụ nta wee nwụde anụ ọhịa ma ọ bụ nnụnụ a na-eri eri, ọ ga-egbu ya ma hapụ ya ka ọbara ya gbapụchaa.+ Ọ ga-ekpochikwa ọbara ya ájá.
23 Kpebisienụ ike na unu agaghị eri ọbara ya,+ n’ihi na ọbara ya bụ ndụ* ya.+ Unu erikọtakwala ndụ* ya na anụ ya. 24 Unu erila ya. Unu ga-awụpụ ya n’ala ka mmiri.+