Ọrụ Ndịozi 26:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Mgbe anyị niile dara n’ala, anụrụ m olu gwara m n’asụsụ Hibru, sị: ‘Sọl, Sọl, gịnị mere i ji na-akpagbu m? Ị na-emerụ onwe gị ahụ́ ma ị na-alụso m ọgụ.’*
14 Mgbe anyị niile dara n’ala, anụrụ m olu gwara m n’asụsụ Hibru, sị: ‘Sọl, Sọl, gịnị mere i ji na-akpagbu m? Ị na-emerụ onwe gị ahụ́ ma ị na-alụso m ọgụ.’*