Ọrụ Ndịozi 5:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Ma otu onye Farisii aha ya bụ Gameliel+ biliri ka ọ gwa ndị Sanhedrin* okwu. Ọ bụ onye na-akụzi Iwu,* ndị Juu niile na-asọpụkwara ya. O kwuru ka a kpọpụtụ ndịozi ahụ n’èzí.
34 Ma otu onye Farisii aha ya bụ Gameliel+ biliri ka ọ gwa ndị Sanhedrin* okwu. Ọ bụ onye na-akụzi Iwu,* ndị Juu niile na-asọpụkwara ya. O kwuru ka a kpọpụtụ ndịozi ahụ n’èzí.