Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ndị Galeshia 1:14
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 14 M nọkwa na-eme nke ọma n’okpukpe ndị Juu karịa ọtụtụ ndị ọgbọ m ná mba anyị, n’ihi na m na-anụrụ omenala nna nna m hà ọkụ n’obi nke ukwuu.+

  • Ndị Filipaị 3:4-6
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 4 n’agbanyeghị na mụnwa nwere ihe mere m ga-eji tụkwasị obi n’anụ ahụ́, ma a sị na e nwere onye nwere ihe mere ọ ga-eji tụkwasị obi na ya.

      Ọ bụrụ na e nwere onye ọzọ chere na ya nwere ihe mere ọ ga-eji tụkwasị obi n’anụ ahụ́, mụnwa nwere karịa ya: 5 E biri m úgwù n’ụbọchị nke asatọ.+ Abụ m onye Izrel. Esi m n’ebo Benjamin. Abụ m onye Hibru, onye ndị Hibru mụrụ.+ A bịa n’idebe iwu, abụ m onye Farisii.+ 6 A bịa n’ịnụ ọkụ n’obi, m kpagburu ọgbakọ.+ A bịa n’ime ezi omume otú iwu kwuru, e nweghị ihe a ga-eji taa m ụta.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya